Arochukwu Anthem: A Melody of Peace, Love, and Harmony


The Arochukwu Anthem is the official anthem of the Arochukwu People, emphasizing themes of peace, love, and harmony. Sung with pride and reverence, it embodies the cultural identity and values of the Arochukwu community, serving as a symbol of unity and heritage.

See Anthem Below,

Here's the professional rendition of the Arochukwu Anthem:


Arochukwu Anthem

Onye Ukwu biri na Udo  

Onye Nta biri na Udo  

Umu Aro Okeigbo biri na Udo  

Anyi biri na Udo  


Udo, Udo, Udo, Udo, Udo, Udo  

Anyi biri na Udo  


Eze Aro anyi Ekele  

President Anyi Ekele  

Umu Aro Okeigbo anyi Ekele  

E nyi Chi wa Na Udo  


Udo, Udo, Udo, Udo, Udo, Udo  

Anyi biri Na Udo  


Onye Ukwu jideofor  

Onye Nta jideofor  

Umu Aro Okeigbo jideofor  

Ihe ji mara anyi  


Udo, Udo, Udo, Udo, Udo, Udo  

Anyi biri na Udo  


Arooo...! Okeigbo  

Arooo...! Okeigbo  

Arooo...! Okeigbo  

Arooo...! Umuchukwu...

Post a Comment

Previous Post Next Post

Advert By Google